
Nọvemba Bụ̀ Ọnwa Eji Eme Ememe Akwụkwọ Nsọ Gburugburu Ụwa
Okwu Chineke gbanwerè ihe mere n'oge ochie. Kwe ka Ọ gbanwee gị.
Mgbe ndị mmadụ zuterè Akwụkwọ Nsọ, Ọ nà-àgbanwè ndụ ha, ma ndụ ndị agbanwerè nà-àgbanwè ụwa.
N'ọnwa Nọvemba a, tinye aka n'Okwu Chineke ma hụ ihe gá-émé. Nchọpụta-gasị nà-ègosí na nguzosi-ike n'Akwụkwọ Nsọ nà-àgbanwè ihe niile. Sòró na ihe a n'émé gburugburu ụwa ka ndị mmadụ, ministrị gasị, brandị gasị zuru ụwa, na Bible Apps nà-ezukọta iji nọrọ ụbọchị iri atọ n'usoro n'Okwu Chineke jírí Ihe-Ịma-Aka Akwụkwọ Nsọ Dị́ Ụbọchị Iri Atọ.

Ị̀ nà esonye?
Tinye aka n'Okwu Chineke ruo ụbọchị iri atọ n'usoro jírí Ihe-Ịma-Aka Akwụkwọ Nsọ Dị́ Ụbọchị Iri Atọ.
Sònyé N'ihe A N'emenụ- Mee emume Akwụkwọ Nsọ
- Nọrọ ụbọchị 30 n'Okwu Chineke
- Soro mgbagharị Akwụkwọ Nsọ zuru ụwa ọnụ
- Nata ozi imel na-agba ume
Ị̀ bụ̀ ụlọ nzukọ nke Kraịst?
Mee ozi ma ọ bụ̀ usoro ozi bànyeré mmetụta Okwu Chineke n’ọnwa Nọvemba wee gbaa ndị chọọchị gị ume ka ha meghee Okwu Chineke ụbọchị 30 n’usoro jírí Ihe-Ịma-Aka Akwụkwọ Nsọ Dị́ Ụbọchị Iri Atọ.
Debanye Aha Ụlọ Ụka MỊ̀ bụ̀ ministrị?
Gbaa ndị ọgbakọ gị ume ka ha mepee Okwu Chineke ruo ụbọchị iri atọ n'usoro jírí Ihe-Ịma-Aka Akwụkwọ Nsọ Dị́ Ụbọchị Iri Atọ.
Debanye Aha Ministrị M